ABÙ ỌMA 117:1-2 IGBOB1970 - Bible AI1Tonu Jehova, unu mba nile; Janu Ya, unu ndi nile di iche iche.2N'ihi na ebere-Ya di ike n'aru ayi; Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi. Tonu Ja.