I. IHE EMERE 8:1-40 IGBOB1970 - Bible AI

1Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nke-atọ;

2na Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise.

3Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;

4na Abishua, na Neaman, na Ahoa;

5na Gira, na Shefufan, na Huram.

6Ndia bu kwa umu-ndikom Ihud: ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi na Geba, ha we me ka ha je biri na Manahat:

7na Neaman, na Ahaija, na Gira, onye ahu mere ka ha je biri n'ala ọzọ; ọ mua Uza na Ahaihud.

8Shaharaim we mua umu n'ọhia Moab, mb͕e o zilagasiri ha; Hushim na Baara bu ndinyom-ya.

9O we site na Hodesh, bú nwunye-ya, mua Jobab, na Zibia, na Misha, na Malkam;

10na Jeuz, na Shakia, na Miama. Ndia bu umu-ya ndikom, ha bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna.

11O site-kwa-ra na Hushim mua Abaitub na Elpaal.

12Umu-ndikom Elpaal; Iba, na Misham, na Shemed; onye ahu wuru Ono na Lod, na umu-obodo-ya:

13na Beria, na Shema; ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi n'Ajalon, ha onwe-ha mere ka ndi bi na Gat b͕alaga;

14na Ahio, na Shashak, na Jeremot;

15na Zebadaia, na Arad, na Eda;

16na Maikael, na Ishpa, na Joha, bú umu-ndikom Beria;

17na Zebadaia, na Meshulam, na Hizki, na Heba;

18na Ishmerai, na Izlia, na Jobab, bú umu-ndikom Elpaal;

19na Jakim, na Zikri, na Zabdi;

20na Elienai, na Ziletai, na Eliel;

21na Adaia, na Beraia, na Shimrat, bú umu-ndikom Shimai;

22na Ishpan, na Iba, na Eliel;

23na Abdon, na Zikri, na Henan;

24na Hananaia, na Ilam, na Antot a;

25na Ifdeia, na Penuel, bú umu-ndikom Shashak;

26na Shamsherai, na Sheharia, na Atalaia;

27na Jaareshia, na Elaija, na Zikri, bú umu-ndikom Jeroham.

28Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.

29Ma nime Gibeon ka nna Gibeon biri, bú Jeiel, aha nwunye-ya bu Meaka:

30nwa-ya, bú ọkpara, bú Abdon, na Zua, na Kish, na Beal, na Nedab;

31na Gedoa, na Ahio, na Zeka.

32Miklot we mua Shimea. Ha onwe-ha we so kwa umu-nne-ha biri na Jerusalem, na ncherita-iru umu-nne-ha.

33Nea we mua Kish; Kish mua Sọl; Sọl mua Jonatan, na Malki-shua, na Abinadab, na Eshbeal.

34Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika.

35Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tarea, na Ehaz.

36Ehaz we mua Jehoada; Jehoada we mua Alemet, na Azmavet, na Zimri; Zimri we mua Moza:

37Moza mua Binea; Rafa bu nwa-ya, Eleasa nwa-ya, Azel nwa-ya:

38Azel nwere umu-ndikom isi, ndia bu kwa aha-ha; Azrikam, na Bokeru, na Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Henan. Ndia nile bu umu-ndikom Azel.

39Umu-ndikom Ishek nwa-nne-ya nwoke kwa; Ulam, bú ọkpara-ya, na Jeush, bú nke-abua, na Elifelet, bú nke-atọ.

40Umu Ulam we buru ndi-dike bu dìnkpà, ndi-ọb͕a-uta, ha nwe-kwa-ra ọtutu umu-ndikom, na umu umu, ọgu asa na iri. Ndia nile sitere n'umu Benjamin.

icle>